John 10:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye e goro ọrụ na-agbapụ. Ọ dịghị echegbu onwe ya banyere atụrụ ahụ.
Igbo 2006
n'ihi na ọ bu onye-ọlu egoro ego, ọ kpọghi kwa aturu ahu ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye e goro ọrụ na-agbapụ, nʼihi na ọ bụ onye e goro ọrụ, ọ naghị echegbu onwe ya banyere atụrụ ndị ahụ.