John 10:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma mụ onwe m bụ onye ọzụzụ atụrụ ọma. Amaara m atụrụ nke m. Atụrụ nke m makwaara m,
Igbo 2006
Mu onwem bu onye-ọzùzù-aturu ọma; ama-kwa-ram aturu nkem, aturu nkem ma-kwa-ram,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Abụ m onye ọzụzụ atụrụ ọma; amaara m atụrụ m, atụrụ nke m makwaara m.