John 10:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Nna m hụrụ m nꞌanya nꞌihi na akwadoro m ịtọgbọ ndụ m. Ana m atọgbọ ndụ m ka m weghachikwa ya.
Igbo 2006
N'ihi nka ka Nnam nāhum n'anya, n'ihi na Mu onwem nātọb͕ọ ndum, ka M'we nara ya ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Maka nke a ka Nna jiri hụ m nʼanya, nʼihi na ana m atọgbọ ndụ m, ka m wereghachikwa ya ọzọ.