John 10:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O nweghị onye ọ bụla pụrụ ịnara m ndụ m. Ọ bụ m kpebiri nꞌonwe m ịtọgbọ ndụ m. Enwere m ike ịtọgbọ ya, nweekwa ike iweghachi ya. Ọ bụ Nna m nyere m ike a.”
Igbo 2006
Ọ dighi onye ọ bula nānapum ya, kama Mu onwem nātọb͕ọ ya n'Onwem. Enwerem ike itọb͕ọ ya, enwe-kwa-ram ike inara ya ọzọ. Ihe a enyere n'iwu ka M'natara n'aka Nnam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nweghị onye ọbụla pụrụ ịnara m ya, kama ana m atọgbọ ya nʼike nke onwe m. Enwere m ikike ịtọgbọ ya, nweekwa ikike iwereghachi ya ọzọ. Anatara m iwu a site nʼaka Nna m.”