John 10:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nkewa batara nꞌetiti ndị Juu mgbe ha nụrụ ihe ndị a Jisọs kwuru.
Igbo 2006
Nkewa putara ọzọ n'etiti ndi-Ju n'ihi okwu ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, nkewa batara nʼetiti ndị Juu nʼihi okwu ndị a.