John 10:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe ndị a nile mere na Jerusalem. Ha mere nꞌoge mmemme icheta owuwu ụlọ nsọ ukwu Chineke. Ọ bụkwa nꞌọnwa nke atọ nꞌafọ ka ha mere.
Igbo 2006
Ma ememe icheta owuwu ulo uku Chineke ọhu ruru na Jerusalem: ọ bu mb͕e oyi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, mmemme icheta mgbe e doro ụlọnsọ ukwu ahụ nsọ ruru na Jerusalem. Ọ bụ oge oke oyi,