John 10:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs nọ nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke. O jegharịrị nꞌakụkụ ụlọ nsọ ahụ a na-akpọ “Mgbe Ụlọ Solomọn.”
Igbo 2006
Jisus we nējeghari n'ulo uku Chineke n'ìbà Solomon.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma Jisọs nọ na-ejegharị nʼụlọnsọ ukwu, nʼịba Solomọn.