John 10:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ndị Juu gbara ya gburugburu sị ya, “Ruo ole mgbe ka ị gaedebe anyị nꞌọnọdụ olileanya? Ọ bụrụ na ị bụ Onye nzọpụta ahụ, gwaghee anyị ọnụ!”
Igbo 2006
Ya mere ndi-Ju nọgidere Ya buruburu, we si Ya, Ì nākwuba nkpuru-obi-ayi n'elu rue ole mb͕e? Ọ buru na Gi onwe-gi bu Kraist-ayi, gwawa ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Juu gbara ya gburugburu sị ya, “Ruo ole mgbe ka ị ga-edebe anyị nʼọnọdụ olileanya? Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst ahụ, gwaghee anyị ọnụ.”