John 10:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs sịrị ha, “Agwara m unu, ma unu achọghị ikwere nꞌihe m kwuru. Ọrụ m na-arụ nꞌaha Nna m na-agba ama banyere m.
Igbo 2006
Jisus zara ha, si, Agwaram unu, ma unu adighi-ekwe: ọlu nke Mu onwem nālu n'aha Nnam, ndia nāb͕aram àmà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ha, “Agwara m unu, ma unu ekweghị. Ọrụ m na-arụ nʼaha Nna m na-agba ama banyere m.