John 10:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m enye ha ndụ ebighị ebi. Ha agaghị ala nꞌiyi. Mmadụ ọ bụla enwekwaghị ike ịpụnarị ha nꞌaka m.
Igbo 2006
Mu onwem nēnye kwa ha ndu ebighi-ebi; ha agaghi-ala kwa n'iyì ma-ọli rue mb͕e ebighi-ebi, ọ dighi kwa onye ọ bula gānapu ha n'akam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m enye ha ndụ ebighị ebi. Ha agaghị ala nʼiyi. Mmadụ ọbụla enwekwaghị ike ịpụnarị ha nʼaka m.