John 10:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ Nna m nyere m ha. Ọ dị ukwuu karịa mmadụ nile. Mmadụ ọ bụla enweghị ike ịpụnarị ha site nꞌaka Nna m.
Igbo 2006
Nnam, Nke nyeworom ha, bu Onye uku kachasi ihe nile; ọ dighi kwa onye ọ bula puru inapu ihe n'aka Nnam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nna m onye nyere m ha dị ukwuu karịa ihe niile. O nweghị onye nwere ike ịnapụ ha site nʼaka Nna m.