John 10:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye nche naemeghere ya ụzọ. Ụmụ atụrụ ahụ naanụkwa olu ya. Ọ na-akpọ ndị nke ya, duru ha pụọ.
Igbo 2006
Onye ahu ka onye-ọnu-uzọ nēmeghere uzọ; aturu nānu kwa olu-ya: ọ nākpọ kwa aturu nke aka ya n'aha, n'edupu kwa ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye nche ọnụ ụzọ na-emeghere ya ụzọ, atụrụ ya na-anụkwa olu ya. Ọ na-akpọ atụrụ nke ya aha, ma duru ha pụọ.