John 10:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị Juu tụtụlitere nkume ọzọ ịtụ ya.
Igbo 2006
Ndi-Ju tuturu nkume ọzọ ka ha tua Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Juu tụtụlitekwara nkume ọzọ ịtụ ya.