John 10:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na arụghị m ọrụ Chineke, unu ekwela na m.
Igbo 2006
Ọ buru na alughm ọlu Nnam, unu ekwelam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ekwenyela na m, ma ọ bụrụ na ọ bụghị ọrụ Nna m ka m na-arụ.