John 10:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ gara nꞌakụkụ nke ọzọ nke osimiri Jọdan. Ebe ahụ ka ọ nọdụrụ. Ebe Jọn bidoro ime baptizim na mbụ.
Igbo 2006
O we je ọzọ gabiga n'ofè Jọdan rue ebe Jọn nēme baptism na mbu; O we n-ogide n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ laghachiri azụ nʼofe osimiri Jọdan, bụ ebe Jọn nọrọ na mbụ mee baptizim, ebe ahụ ka ọ nọdụrụ.