John 10:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọtụtụ mmadụ bịakwutere ya nꞌebe ahụ. Ha sịrị, “Jọn arụghị ọrụ ebube ọ bụla, ma ihe nile Jọn kwuru banyere nwoke a bụ eziokwu.”
Igbo 2006
Ọtutu madu we biakute Ya; ha nāsi kwa, N'ezie ọ dighi ihe-iriba-ama Jọn mere: ma ka ha ra, bú ihe Jọn kwuru bayere Onye a, bu ezi-okwu
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ ndị mmadụ bịakwutere ya. Ha na-asị, “Jọn arụghị ọrụ ihe ịrịbama ọbụla, ma ihe niile Jọn kwuru banyere nwoke a bụ eziokwu.”