John 10:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị nile bịara tupuu mụ onwe m abịa bụ ndị ohi na ndị na-apụnarị mmadụ ihe nꞌike. Ụmụ atụrụ aṅakwaghị ha ntị.
Igbo 2006
Ka ha ra, bú ndi nile burum uzọ bia, ha bu ndi-ori na ndi nāpunara madu ihe: ma aturu ahu anughi olu-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị niile bịara tupu mụ onwe m abịa bụ ndị ohi na ndị na-apụnara mmadụ ihe nʼike. Ụmụ atụrụ aṅakwaghị ha ntị.