John 10:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mụ onwe m bụ ụzọ. Onye ọ bụla sitere na m banye, a ga-azọpụta ya. Mgbe ahụ ọ ga-abata pụọkwa ịchọ nri.
Igbo 2006
Mu onwem bu ọnu-uzọ ahu: ọ buru na onye ọ bula esi na Mu ba, agāzọputa ya, ọ ganābata kwa nāpu kwa, nāhu kwa nri ọ gāta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ onwe m bụ ụzọ. Onye ọbụla sitere na m banye, a ga-azọpụta ya. Ọ ga na-apụ na-abata na-achọtakwa nri.