John 11:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge a Lazarọs onye bi na Betani nọ nꞌahụ ọkụ. Betani bụ obodo nta ebe Meri na nwanne ya nwanyị Mata bi.
Igbo 2006
Ma aru otù nwoke adighi ike, bú Lazarọs onye Betani, onye sitere n'obodo ntà Meri na Mata nwa-nne-ya nwanyi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, ahụ adịghị otu nwoke a na-akpọ Lazarọs onye Betani, nke bụ obodo nta nke Meri na Mata nwanne ya nwanyị.