John 11:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya, ebe ha na-eche ihe banyere nanị ụra efu, sịrị, “Ọ bụrụ na ọ na-arahụ ụra, ọ ga-etetanụ nꞌonwe ya.”
Igbo 2006
Ya mere ndi nēso uzọ-Ya siri Ya, Onye-nwe-ayi, ọ buru na ọ dawo n'ura, agāzọputa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya, “Onyenwe anyị, ọ bụrụ na ọ na-arahụ ụra, ọ ga-adị mma.”