John 11:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Tọmọs, onye a na-akpọ Didimọs, gwara ndị ibe ya bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst sị, “Ka anyị gaakwa soro ya nwụọ.”
Igbo 2006
Ya mere Tomas, onye anākpọ Didimọs, siri ibe-ya ndi nēso Jisus, Ka ayi onwe-ayi je kwa, ka ayi we so Ya nwua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tọmọs, onye a na-akpọ Didimọs, gwara ndị na-eso ụzọ ibe ya, “Ka anyị gakwanụ ka anyị soro ya nwụọ.”