John 11:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a bụ Meri ahụ weere mmanu dị oke ọnụ ahịa tee Jisọs. O jikwara agịrị isi ya hichaa ụkwụ Jisọs. Ọ bụ nwanne ya nwoke Lazarọs, bụ onye nọ nꞌọrịa.
Igbo 2006
Ma ọ bu Meri ahu nke were manu-otite te Onye-nwe-ayi, were kwa agiri-isi-ya hicha ukwu-Ya abua, onye aru nwa-nne-ya nwoke, bú Lazarọs, nādighi ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ Meri ahụ weere mmanụ otite dị oke ọnụahịa tee Onyenwe anyị, ma jirikwa agịrị isi ya hichaa ụkwụ ya. Ọ bụ nwanne ya nwoke Lazarọs bụ onye nọ nʼọrịa.