John 11:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ozi ọbịbịa Jisọs ruru Mata ntị, ọ gara izute ya. Ma Meri nọdụrụ nꞌụlọ.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e Mata nuru na Jisus nābia, o je zute Ya: ma Meri nānọdu n'ulo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ozi ọbịbịa Jisọs ruru Mata ntị, ọ gara izute ya, ma Meri nọdụrụ nʼụlọ.