John 11:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Mata hụrụ Jisọs, ọ sịrị ya, “Onyenwe m, a sị na ị nọ nꞌebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ.
Igbo 2006
Ya mere Mata siri Jisus, Onye-nwe-ayi, ọ buru na I nọri n'ebe a, nwa-nnem nwoke agaghi-anwuwori.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mata sịrị Jisọs, “Onyenwe m, a sị na ị nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ.