John 11:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mata sịrị ya, “Amaara m na a ga-eme ka o bilie ọzọ mgbe a ga-emekwa ka ndị ọzọ bilie nꞌụbọchị mbilite nꞌọnwụ ikpeazụ ahụ.”
Igbo 2006
Mata si Ya, Amataram na o gēsi n'ọnwu bilie na nbilite-n'ọnwu n'ubọchi ikpe-azu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mata sịrị ya, “Amara m na ọ ga-ebili ọzọ nʼụbọchị mbilite nʼọnwụ nʼoge ikpeazụ.”