John 11:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mata zara ya sị, “E, Onyenwe m, ekweere m na ị bụ Onye nzọpụta ahụ. Ọkpara Chineke, Onye anyị na-ele anya ya.”
Igbo 2006
Ọ si Ya, E, Onye-nwe-ayi: Mu onwem ekwerewo na Gi onwe-gi bu Kraist-ayi, Ọkpara Chineke, Onye nābia n'uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ya, “E, Onyenwe m, ekwere m na ị bụ Kraịst ahụ, Ọkpara Chineke, onye ga-abịa nʼụwa.”