John 11:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Mata gwasịrị Jisọs nke a, ọ hapụrụ ya bịakwute Meri, kpọpụta ya site nꞌebe ndị na-akwa akwa nọ, gwa ya na nzuzo sị, “Onyenwe anyị bịara, ọ chọrọ ịhụ gị.”
Igbo 2006
Mb͕e o kwusiri nka, o we je kpọ Meri nwa-nne-ya nwanyi na nzuzo, si, Onye-ozizí nọ n'ebe a, Ọ nāekpọ kwa gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwuchara nke a, ọ gara kpọọ nwanne ya nwanyị bụ Meri, jiri nwayọọ sị ya, “Onye ozizi abịala, ọ na-akpọ gị.”