John 11:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Meri nụrụ nke a, ọ gbapụtara nꞌụlọ ahụ ịga izute Jisọs.
Igbo 2006
Ma nwanyi ahu, mbe ọ nuru ya, o bilie ọsọsọ, we biakute Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nụrụ nke a, ọ biliri ọsịịsọ ga zute ya.