John 11:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụ nwanne nwanyị abụọ ndị a zipụrụ ozi ngwangwa zigara Jisọs sị ya, “Onyenwe anyị, enyi ọma gị nọ nꞌọnụ ọnwụ.”
Igbo 2006
Ya mere umu-nne-ya nwanyi zigara Ya, si, Onye-nwe-ayi, le, aru nke onye ahu I huru n'anya adighi ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a mere ụmụnne ya nwanyị zigara Jisọs ozi sị, “Onyenwe anyị, onye ahụ nke ị hụrụ nʼanya nọ nʼọrịa.”