John 11:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị Juu nọ nꞌụlọ na-akasi Meri obi hụrụ ya ka ọ na-apụ ngwangwa, ha chere na ọ na-aga nꞌakụkụ ili ịkwa akwa. Ha sooro ya.
Igbo 2006
Ya mere ndi-Ju ndi ha na ya di n'ulo, ndi nākasi kwa ya obi, mb͕e ha huru Meri, na o biliri ọsọsọ we pua, ha soro ya, nēchè na ọ nējeru ílì ka o we kwa ákwá n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Juu nọ nʼụlọ na-akasị Meri obi hụrụ ya ka ọ pụrụ ngwangwa. Ha sochiri ya nʼazụ nʼihi na ha chere na ọ na-aga nʼili ibe akwa nʼebe ahụ.