John 11:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Meri rutere nꞌebe Jisọs nọ, ọ dara nꞌụkwụ ya sị, “Onyenwe m, ọ bụrụ na ị nọ nꞌebe a, nwanne m nwoke Lazarọs agaraghị anwụ.”
Igbo 2006
Ya mere Meri, mb͕e ọ biara n'ebe Jisus nọ, mb͕e ọ huru Ya, ọ da n'ala n'ukwu-Ya, nāsi Ya, Onye-nwe-ayi, ọ buru na I nọri n'ebe a, nwa-nnem nwoke agaghi-anwuwori.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Meri rutere nʼebe Jisọs nọ, ọ dara nʼụkwụ ya sị, “Onyenwe m, ọ bụrụ na ị nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ.”