John 11:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụfọdụ nꞌime ha sịrị, “Nwoke a gwọrọ onye kpuru ìsì, ọ garaghị enwe ike mee ka Lazarọs hapụ ịnwụ?”
Igbo 2006
Ma ufọdu nime ha siri, Onye a, Nke meghere anya onye ahu kpuru ìsì, Ọ̀ pughi ime kwa ka nwoke a ghara inwu anwu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ụfọdụ nʼime ha sịrị, “Nwoke a meghere anya onye kpuru ìsì, ọ garaghị enwe ike mee ka nwoke a hapụ ịnwụ?”