John 11:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs sụrụ ude nꞌime onwe ya nke ukwuu, bịarute ili ahụ nso. Ili ahụ bụ ọgba. E jiri nkume dị ukwuu mechie ọnụ ya.
Igbo 2006
Ya mere Jisus nābiaru ílì ahu nāsu udè ọzọ nime Onwe-ya. Ma ọ bu ọb͕à, otù nkume nātọb͕ọ kwa n'ọnu-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, Jisọs sụrụ ude nʼime onwe ya nke ukwuu, bịarute nʼili ahụ nso. Ili ahụ bụ ọgba e jiri nkume dị ukwuu mechie ọnụ ya.