John 11:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs nụrụ ya, ọ sịrị, “Ọrịa na-arịa ya abụghị nke ma-eweta ọnwụ, kama ọ bụ ọrịa a ga-esi na ya nye Chineke otuto. A ga-esitekwa nꞌime ya nye mụ onwe m bụ Ọkpara Chineke otuto.”
Igbo 2006
Ma mb͕e Jisus nuru ya, Ọ si, Nriaria nka abughi nke ọnwu, kama ọ bu n'ihi otuto Chineke, ka ewe nye Ọkpara Chineke otuto site na ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs nụrụ ya, ọ sịrị, “Ọrịa a abụghị nke ọnwụ kama ọ bụ iji nye Chineke otuto nakwa ka e site na ya nye Ọkpara Chineke otuto.”