John 11:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs sịrị ya, “Ọ̀ bụ na m agwaghị gị sị na ọ bụrụ na i kwere i ga-ahụ ọrụ ebube Chineke?”
Igbo 2006
Jisus si ya, Àsighi m i na, ọ buru na i kwere, i gāhu ebube Chineke?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs sịrị ya, “Ọ bụ na m agwaghị gị sị na ọ bụrụ na ị kwere ị ga-ahụ ọrụ ebube Chineke?”