John 11:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ ha bupụrụ nkume ahụ. Jisọs lere anya nꞌelu kpọkuo Chineke sị, “Nna, ekelee m gị nꞌihi na ị na-anụ olu m.
Igbo 2006
Ya mere ha wepuru nkume ahu. Ma Jisus weliri anya-Ya elu, si, Nna, ekelem I na I nuru olum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha bupụrụ nkume ahụ. Jisọs lere anya nʼelu sị, “Nna, ana m ekele gị nʼihi na ị nụla olu m.