John 11:48 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na anyị ahapụ ya ka ọ gaa nꞌihu mmadụ nile ga-esokwa ya. Ndị Rom ga-abịakwa tigbuo anyị kwatuo ụlọ nsọ ukwu Chineke anyị ma mebisie obodo anyị.”
Igbo 2006
Ọ buru na ayi arapu Ya otú a, madu nile gēkwere na Ya: ndi Rom gābia kwa napu ebe nke ayi na mba nke ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na anyị ahapụ ya ka ọ gaa nʼihu, mmadụ niile ga-ekwere na ya. Ndị Rom ga-abịakwa, kwatuo ụlọnsọ ukwu ma napụ anyị obodo anyị.”