John 11:49 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Kaịfas, onyeisi nchụaja nꞌafọ ahụ sịrị ha, “Unu amaghị ihe.
Igbo 2006
Ma otù onye n'etiti ha, bú Kaiafas, ebe ọ bu onye-isi-nchu-àjà n'arọ ahu, si ha, Unu onwe-unu amataghi ihe ọ bula,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu onye nʼime ha bụ Kaịfas, onyeisi nchụaja nʼafọ ahụ sịrị ha, “Unu amaghị ihe ọbụla.