John 11:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ ezie na Jisọs hụrụ Mata, Meri na Lazarọs nꞌanya,
Igbo 2006
Ma Jisus huru Mata, na nwa-nne-ya nwanyi, na Lazarọs, n'anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs hụrụ Mata, na nwanne ya nwanyị na Lazarọs nʼanya.