John 11:50 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dị mma ka otu nwoke a nwụọ nꞌihi mmadụ nile, kama a ga-emebi mba a nile.”
Igbo 2006
unu atuleghi kwa uche na ọ bara unu urù ka otù onye nwua n'ọnọdu ndi-Ju, ka mba-ayi dum ghara ila kwa n'iyì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na unu amaghị na ọ ka mma ka otu onye nwụọ nʼihi mmadụ niile, karịa nʼobodo anyị niile ga-ala nʼiyi.”