John 11:51 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kaịfas ekwughị nke a site nꞌechiche ya. Nꞌokwu a o kwuru, ọ na-ebu amụma na Jisọs aghaghị ịnwụ nꞌihi mba ahụ.
Igbo 2006
Ma o kwughi nka site n'onwe-ya: kama ebe ọ bu onye-isi-nchu-àjà n'arọ ahu, o buru amuma na Jisus gaje inwu anwu n'ọnọdu mba ahu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka onyeisi nchụaja nke afọ ahụ, o kwughị nke a site nʼechiche ya, kama o buru amụma na Jisọs ga-anwụ nʼihi mba ndị Juu.