John 11:52 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụghị nꞌihi mba ahụ nanị, kama nꞌihi ụmụ Chineke ndị gbasara nꞌime mba nile. Ka ọ chịkọta ha nꞌotu.
Igbo 2006
ọ bughi kwa nání n'ọnọdu mba ahu, kama ka O we me kwa ka umu Chineke ndi b͕asaworo zukọ n'otù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị nʼihi mba ahụ naanị, kama, ka ọ kpọkọta ụmụ Chineke ndị gbasara nʼebe niile.