John 11:54 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a Jisọs kwụsịrị ịgagharị ebe mmadụ nile ga-ahụ ya. O siri nꞌebe ahụ pụọ gaa nꞌakụkụ ọzara. Ọ gara nꞌotu obodo nta a na-akpọ Ifrem. Nꞌebe ahụ ka ya na ndị na-eso ụzọ ya nọdụrụ.
Igbo 2006
Ya mere Jisus adighi-ejeghari n'iru ọra madu n'etiti ndi-Ju ọzọ, kama O si n'ebe ahu je ba n'ala nke di ọhia nso, ba n'obodo anākpọ Ifraim; O we nọgide n'ebe ahu, Ya na ndi nēso uzọ-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Jisọs kwụsịrị ịgagharị ebe ndị Juu ga-ahụ ya. O siri nʼebe ahụ pụọ gaa nʼakụkụ ọzara nʼotu obodo nta a na-akpọ Ifrem. Ya na ndị na-eso ụzọ ya nọdụrụ nʼebe ahụ.