John 11:55 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mmemme ngabiga ndị Juu dịkwa nso. Ọtụtụ ndị mmadụ si nꞌakụkụ ala ndị Juu nile bịa Jerusalem. Ha bịara tupuu mmemme ahụ ebido ka ha mee onwe ha ka ha dị ọcha, dị ka omenala si dị.
Igbo 2006
Ma ememe ngabiga nke ndi-Ju di nso: ọtutu madu we si n'ala ndi-Ju rigoro Jerusalem mb͕e ememe ngabiga ahu akērughi, ime onwe-ha ka ha di ọcha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmemme Ngabiga ndị Juu dịkwa nso. Ọtụtụ ndị mmadụ si nʼakụkụ ala ndị Juu niile bịa Jerusalem. Ha bịara tutu mmemme ahụ ebido ka ha mee onwe ha ka ha dị ọcha.