John 11:57 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma nꞌoge ahụ, ndị isi nchụaja na ndị Farisii enyela iwu ka onye ọ bụla hụrụ Jisọs gwa ha otu mgbe ahụ ka ha jide ya.
Igbo 2006
Ma ndi-isi-nchu-àjà na ndi-Farisi nyereri iwu ka, ọ buru na onye ọ bula mara ebe Ọ nọ, ka o gosi ya, ha we jide Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼoge ahụ, ndịisi nchụaja na ndị Farisii enyela iwu ka onye ọbụla hụrụ ya bịa gwa ha ka ha gaa jide ya.