John 11:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ụbọchị abụọ gasịrị, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya okwu sị ha, “Ngwanụ, bilienụ ka anyị jeruo Judia.”
Igbo 2006
Mb͕e ahu mb͕e nka gasiri Ọ si ndi nēso uzọ-Ya, Ka ayi je Judia ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, “Ngwanụ ka anyị laghachi azụ na Judịa.”