John 11:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs zara ha sị, “Ọ bụ nanị awa iri na abụọ dị nꞌotu ehihie nke ụbọchị. Nꞌime awa ndị a mmadụ nwere ike jegharịa nꞌime ya na-asụghị ngọngọ nꞌihi na ọ na-ahụ ìhè anyanwụ.
Igbo 2006
Jisus zara, si, Ọ̀ bughi oge hour iri na abua di n'ehihie? Ọ buru na onye ọ bula ejeghari n'ehihie, ọ dighi-asu ngọngọ, n'ihi na ọ nāhu ìhè nke uwa nka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara, “Ọ bụghị awa iri na abụọ dị nʼotu ehihie nke ụbọchị? Onye na-ejegharị nʼehihie anaghị asụ ngọngọ, nʼihi na ọ na-eji ìhè nke ụwa a ahụ ụzọ.