John 12:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụbọchị isii tupuu e mee mmemme Ngabiga, Jisọs gara Betani. Betani bụ obodo Lazarọs, nwoke ahụ Jisọs mere ka o site nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ubọchi isi fọduru ka ememe ngabiga rue, Jisus biaruru Betani, ebe Lazarọs nọ, onye Jisus mere ka o si na ndi nwuru anwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụbọchị isii tupu e mee Mmemme Ngabiga, Jisọs gara Betani bụ obodo Lazarọs, onye ahụ ọ mere ka o site nʼọnwụ bilie.