John 12:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a mere ọtụtụ mmadụ ji pụọ izute Jisọs. Nꞌihi na ha nụrụ akụkọ ọrụ ebube nile ọ rụrụ.
Igbo 2006
Ọ bu kwa n'ihi nka ka ìgwè madu ahu puru izute Ya, n'ihi na ha nuru na O mereri ihe-iriba-ama nka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ mmadụ pụrụ izute ya nʼihi na ha nụrụ akụkọ ọrụ ihe ịrịbama niile ọ rụrụ.