John 12:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị Farisii hụrụ ndị mmadụ ka ha na-agbakọ ịhụ Jisọs, ha gwarịtara onwe ha okwu sị, “Unu gbara nkịtị? Lee! Mmadụ nile na-eso ya!”
Igbo 2006
Ya mere ndi-Farisi siritara onwe-ha, Lenu na okwu-unu abaghi n'ihe: le, uwa ejesowo Ya n'azu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ndị Farisii sịrịtara onwe ha, “Unu ahụla na o nweghị ihe unu pụrụ ime, leenụ ka ụwa niile na-eso ya.”